17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
18 Ma unu emetụkwala ihe a ga-ebibi ebibi aka,+ ka ọ ghara ịgụ unu agụụ,+ unu ewee were ụfọdụ n’ime ihe ndị a ga-ebibi ebibi+ ma mee ka ụmụ Izrel bụrụ ihe a ga-ebibi ebibi, wetakwara ya nsogbu.+