Diuterọnọmi 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ewebatala ihe arụ n’ụlọ gị, i wee ghọọ ihe a ga-ebibi ebibi dị ka ya. Ị ga-asọ ya oyi nke ukwuu ma kpọ ya ajọ asị,+ n’ihi na ọ bụ ihe a ga-ebibi ebibi.+
26 Ewebatala ihe arụ n’ụlọ gị, i wee ghọọ ihe a ga-ebibi ebibi dị ka ya. Ị ga-asọ ya oyi nke ukwuu ma kpọ ya ajọ asị,+ n’ihi na ọ bụ ihe a ga-ebibi ebibi.+