Ndị Rom 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gị onye na-asị “Akwala iko,”+ ị̀ na-akwa iko? Gị onye na-ekwupụta na ị na-asọ arụsị oyi, ị̀ na-ezu+ ihe dị n’ụlọ arụsị?
22 Gị onye na-asị “Akwala iko,”+ ị̀ na-akwa iko? Gị onye na-ekwupụta na ị na-asọ arụsị oyi, ị̀ na-ezu+ ihe dị n’ụlọ arụsị?