Joshụa 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa. Joshụa 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ́ bụghị Ekan+ nwa Zira mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, ọ́ bụghị nzukọ Izrel dum ka e wesoro iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị ya nwụrụ n’ihi njehie ya.’”+
26 Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.+ Jehova wee kwụsị iwe ya dị ọkụ.+ Ọ bụ ya mere e ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Ekọ+ ruo taa.
20 Ọ́ bụghị Ekan+ nwa Zira mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, ọ́ bụghị nzukọ Izrel dum ka e wesoro iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị ya nwụrụ n’ihi njehie ya.’”+