Ọpụpụ 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+ Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.
19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+
38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.