Luk 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na mberede, mmụọ ozi+ Jehova guzoro ha n’akụkụ, ebube+ Jehova nwuru dị ka ìhè gburugburu ha, oké egwu wee jide ha. Ọrụ Ndịozi 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu. Ọrụ Ndịozi 7:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Unu Ndị natara Iwu ahụ dị ka ndị mmụọ ozi+ si nye ya ma unu edebeghị ya.”
9 Na mberede, mmụọ ozi+ Jehova guzoro ha n’akụkụ, ebube+ Jehova nwuru dị ka ìhè gburugburu ha, oké egwu wee jide ha.
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.