Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis gbagoro wee gakwuru ezi Chineke, Jehova wee si n’ugwu ahụ malite ịgwa ya okwu n’oké olu,+ sị: “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụlọ Jekọb, gwakwa ụmụ Izrel,
3 Mozis gbagoro wee gakwuru ezi Chineke, Jehova wee si n’ugwu ahụ malite ịgwa ya okwu n’oké olu,+ sị: “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụlọ Jekọb, gwakwa ụmụ Izrel,