13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.