Diuterọnọmi 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ụbọchị i guzoro n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị na Horeb,+ mgbe Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu+ m n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+ Diuterọnọmi 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+
10 n’ụbọchị i guzoro n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị na Horeb,+ mgbe Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu+ m n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+
36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+