Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 19:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ugwu Saịnaị dum wee na-akwụ anwụrụ ọkụ,+ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya;+ anwụrụ ọkụ si na ya wee na-akwụgo dị ka anwụrụ ọkụ si n’ekwú ọkụ,+ ugwu ahụ dum nọkwa na-ama jijiji nke ukwuu.+

  • Ọpụpụ 20:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis:+ “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụmụ Izrel, ‘Unu onwe unu ahụwo na ọ bụ site n’eluigwe ka m gwara unu okwu.+

  • Diuterọnọmi 4:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jehova wee si n’etiti ọkụ+ ahụ malite ịgwa unu okwu. Olu okwu ka unu nụrụ, ma ọ dịghị ọdịdị+ ọ bụla unu hụrụ—ọ dịghị ma e wezụga olu unu nụrụ.+

  • Diuterọnọmi 4:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “Cheekwanụ mkpụrụ obi unu+ nche nke ọma, n’ihi na ọ dịghị ọdịdị+ unu hụrụ n’ụbọchị Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb,

  • Diuterọnọmi 4:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 È nwetụla ndị ọ bụla ọzọ nụrụ ka olu Chineke si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka gị onwe gị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ?+

  • Nehemaya 9:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+

  • Ndị Hibru 12:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+

  • Ndị Hibru 12:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Hụnụ na unu adịghị ajụ irubere onye ahụ nke na-ekwu okwu isi.+ N’ihi na ọ bụrụ na ndị ahụ alanahụghị, ya bụ, ndị jụrụ irubere onye ahụ isi, bụ́ onye nọ n’ụwa+ na-enye ha ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Chineke, lee otú anyị na-agaghị esi lanahụ ma ọlị ma ọ bụrụ na anyị agbakụta onye ahụ nke si n’eluigwe+ na-ekwu okwu azụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya