Diuterọnọmi 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+ Diuterọnọmi 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+ Abụ Ọma 68:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+ Abụ Ọma 104:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O lee ụwa anya, ụwa amaa jijiji;+O metụ ugwu aka, ha akwụọ anwụrụ.+
11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+
22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+
8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+