Diuterọnọmi 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Cheekwanụ mkpụrụ obi unu+ nche nke ọma, n’ihi na ọ dịghị ọdịdị+ unu hụrụ n’ụbọchị Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb, Aịzaya 40:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ònye ka unu pụrụ iji Chineke tụnyere,+ oleekwa ihe unu pụrụ ịsị na o yiri?+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+
15 “Cheekwanụ mkpụrụ obi unu+ nche nke ọma, n’ihi na ọ dịghị ọdịdị+ unu hụrụ n’ụbọchị Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb,
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+