Ọpụpụ 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ sịkwara: “I nweghị ike ịhụ ihu m, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ ihu m ma dị ndụ.”+ Jọn 6:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ bụghị na ọ dị mmadụ ọ bụla hụworo Nna m,+ ma e wezụga onye ahụ nke si n’ebe Chineke nọ; onye a ahụwo Nna m.+ 1 Jọn 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ dịghị mgbe onye ọ bụla hụtụworo Chineke.+ Ọ bụrụ na anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya, Chineke ga-anọgide n’ime anyị, a ga-emekwa ka ịhụnanya ya zuo okè n’ime anyị.+
46 Ọ bụghị na ọ dị mmadụ ọ bụla hụworo Nna m,+ ma e wezụga onye ahụ nke si n’ebe Chineke nọ; onye a ahụwo Nna m.+
12 Ọ dịghị mgbe onye ọ bụla hụtụworo Chineke.+ Ọ bụrụ na anyị na-ahụrịta ibe anyị n’anya, Chineke ga-anọgide n’ime anyị, a ga-emekwa ka ịhụnanya ya zuo okè n’ime anyị.+