Ọpụpụ 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ sịkwara: “I nweghị ike ịhụ ihu m, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ ihu m ma dị ndụ.”+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+ Jọn 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Nna nke zitere m agbawokwa àmà n’onwe ya banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ ọdịdị ya;+ Jọn 6:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ọ bụghị na ọ dị mmadụ ọ bụla hụworo Nna m,+ ma e wezụga onye ahụ nke si n’ebe Chineke nọ; onye a ahụwo Nna m.+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+
37 Nna nke zitere m agbawokwa àmà n’onwe ya banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ ọdịdị ya;+
46 Ọ bụghị na ọ dị mmadụ ọ bụla hụworo Nna m,+ ma e wezụga onye ahụ nke si n’ebe Chineke nọ; onye a ahụwo Nna m.+