Ọpụpụ 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Fero wee sị: “Echi.” O wee sị: “Ọ ga-adị ka i kwuru, ka i wee mara na ọ dịghị onye ọ bụla ọzọ dị ka Jehova bụ́ Chineke anyị,+ 1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+ Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ònye ka a pụrụ iji tụnyere Jehova n’eluigwe?+Ònye n’etiti ụmụ Chineke dị ka Jehova?+ Abụ Ọma 113:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ònye dị ka Jehova Chineke anyị,+Bụ́ onye mere ka ebe obibi ya dịrị n’ebe dị elu?+ Jeremaya 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, o nwetụdịghị onye dị ka gị.+ Ị dị ukwuu, aha gị dị ukwuu, dịkwa ike.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+
10 Fero wee sị: “Echi.” O wee sị: “Ọ ga-adị ka i kwuru, ka i wee mara na ọ dịghị onye ọ bụla ọzọ dị ka Jehova bụ́ Chineke anyị,+
2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+
18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+