-
Nehemaya 4:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Mgbe m hụrụ na ha na-atụ egwu, m biliri ozugbo gwa ndị a ma ama+ na ndị osote onye na-achị achị+ na ndị ọzọ, sị: “Unu atụla egwu+ n’ihi ha. Chetanụ Jehova bụ́ Onye dị ukwuu+ na Onye dị egwu;+ buoronụ ụmụnne+ unu agha, tinyere ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom, ndị nwunye unu na ebe obibi unu.”
-
-
Nehemaya 9:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 “Ugbu a, Chineke anyị, bụ́ Chineke dị ukwuu,+ onye dị ike+ ma dị egwu,+ onye na-edebe ọgbụgba ndụ+ ma na-egosi obiọma,+ ekwela ka ihe isi ike niile dakwasịrị anyị+ na ndị eze anyị+ na ndị isi anyị+ na ndị nchụàjà anyị+ na ndị amụma anyị+ na nna nna anyị hà+ na ndị gị niile malite n’ụbọchị ndị eze Asiria ruo taa,+ yie ihe dị nta n’ihu gị.+
-