Nehemaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị osote onye na-achị achị+ amaghị ebe m gara na ihe m nọ na-eme; agwabeghịkwa m ndị Juu na ndị nchụàjà na ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị na ndị ọrụ ndị ọzọ ihe ọ bụla. Nehemaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee malite ịkatọ ndị Juda a ma ama,+ sị ha: “Gịnị bụ ihe ọjọọ a unu na-eme, ọbụna na-emerụ ụbọchị izu ike?
16 Ndị osote onye na-achị achị+ amaghị ebe m gara na ihe m nọ na-eme; agwabeghịkwa m ndị Juu na ndị nchụàjà na ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị na ndị ọrụ ndị ọzọ ihe ọ bụla.
17 M wee malite ịkatọ ndị Juda a ma ama,+ sị ha: “Gịnị bụ ihe ọjọọ a unu na-eme, ọbụna na-emerụ ụbọchị izu ike?