-
Nehemaya 4:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Mgbe m hụrụ na ha na-atụ egwu, m biliri ozugbo gwa ndị a ma ama+ na ndị osote onye na-achị achị+ na ndị ọzọ, sị: “Unu atụla egwu+ n’ihi ha. Chetanụ Jehova bụ́ Onye dị ukwuu+ na Onye dị egwu;+ buoronụ ụmụnne+ unu agha, tinyere ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom, ndị nwunye unu na ebe obibi unu.”
-