Diuterọnọmi 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+ 1 Samuel 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị efuola! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Nke a bụ Chineke ahụ ji ụdị ihe otiti ọ bụla gbuo Ijipt n’ala ịkpa.+
17 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile,+ Chineke ukwu, onye dị ike ma dị egwu,+ onye na-adịghị ele onye ọ bụla anya n’ihu,+ ọ dịghịkwa eri ngarị,+
8 Anyị efuola! Ònye ga-azọpụta anyị n’aka Chineke a dị ebube? Nke a bụ Chineke ahụ ji ụdị ihe otiti ọ bụla gbuo Ijipt n’ala ịkpa.+