Ọpụpụ 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+ Abụ Ọma 78:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otú o si mee ihe ịrịba ama ya n’Ijipt,+Rụọkwa ọrụ ebube ya n’ala Zoan;+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+
5 Ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m setịrị aka m mee Ijipt+ ihe, n’ezie, m ga-akpọpụta ụmụ Izrel n’etiti ha.”+
43 Otú o si mee ihe ịrịba ama ya n’Ijipt,+Rụọkwa ọrụ ebube ya n’ala Zoan;+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+