2 Samuel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ike, ka anyị nweekwa obi ike+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị;+ Jehova ga-emekwa ihe dị mma n’anya ya.”+
12 Dị ike, ka anyị nweekwa obi ike+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị;+ Jehova ga-emekwa ihe dị mma n’anya ya.”+