Diuterọnọmi 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Atụla egwu, amakwala jijiji n’ihu ha,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka gị na ya so na-aga. Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị.”+ 2 Ihe E Mere 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.
6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Atụla egwu, amakwala jijiji n’ihu ha,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka gị na ya so na-aga. Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị.”+
7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.