Diuterọnọmi 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Atụla egwu, amakwala jijiji n’ihu ha,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka gị na ya so na-aga. Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị.”+ Joshụa 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+ 1 Ihe E Mere 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, lee, Jehova ahọrọwo gị ka i wuoro ya ebe nsọ. Nwee obi ike, meekwa ihe.”+
6 Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Atụla egwu, amakwala jijiji n’ihu ha,+ n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka gị na ya so na-aga. Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị.”+
6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+