Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.) Diuterọnọmi 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee mee Jọshụa nwa Nọn+ onye ndú, wee sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ụmụ Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi inye ha,+ mụ onwe m ga-anọnyekwara gị.” Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
38 Ọ bụ Jọshụa nwa Nọn, onye guzo n’ihu gị, ga-aba n’ebe ahụ.’+ Ọ bụ ya ka o meworo ka ọ dị ike,+ n’ihi na ọ ga-eme ka Izrel keta ya.)
23 O wee mee Jọshụa nwa Nọn+ onye ndú, wee sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ụmụ Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi inye ha,+ mụ onwe m ga-anọnyekwara gị.”
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+