Joshụa 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+ Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ọma 118:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova nọnyeere m; agaghị m atụ egwu.+Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?+
6 Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-eme ka ndị a keta+ ala ahụ m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha.+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+