Abụ Ọma 56:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-adabere na Chineke wee too okwu ya.+Ọ bụ Chineke ka m tụkwasịrị obi; m gaghị atụ egwu.+Gịnị ka anụ ahụ́ bụ́ mmadụ ga-eme m?+ Ndị Hibru 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+
4 M ga-adabere na Chineke wee too okwu ya.+Ọ bụ Chineke ka m tụkwasịrị obi; m gaghị atụ egwu.+Gịnị ka anụ ahụ́ bụ́ mmadụ ga-eme m?+
6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+