Ndị Hibru 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+ Jems 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, ya jiri okwukwe na-arịọ,+ n’enweghị obi abụọ ma ọlị,+ n’ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na-akwagharị,+ na-enugharịkwa.
39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+
6 Ma, ya jiri okwukwe na-arịọ,+ n’enweghị obi abụọ ma ọlị,+ n’ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na-akwagharị,+ na-enugharịkwa.