2 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+
20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+