45 Mgbe ahụ, ọ na-aga kpọrọ mmụọ asaa dị iche iche, ndị dị njọ karịa ya,+ mgbe ha banyere, ha na-ebirikwa ebe ahụ; ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-aka nke mbụ njọ.+ Otú ahụkwa ka ọ ga-adị ajọ ọgbọ a.”+
26 Mgbe ahụ, ọ na-apụ gaa kpọrọ mmụọ asaa+ dị iche iche bụ́ ndị dị njọ karịa ya, mgbe ha banyere, ha na-ebiri n’ebe ahụ; ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-adịkwa njọ karịa nke mbụ.”+
26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị elezie anya+ na-eme mmehie mgbe anyị nwetasịrị ezi ihe ọmụma nke eziokwu ahụ,+ ọ dịkwaghị àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie,+