Abụ Ọma 62:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gbachie nkịtị chere Chineke,+N’ihi na olileanya m na-esi n’aka ya.+ Abụ Ọma 130:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụwo m anya enyemaka gị, Jehova, mkpụrụ obi m atụwo anya enyemaka gị,+Echerewo m okwu gị.+ Ndị Rom 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+
13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+