Abụ Ọma 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+ Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ezie, ọ bụ Chineke ka mkpụrụ obi m gbara nkịtị na-echere.+ Nzọpụta m na-esi n’aka ya.+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+