24 N’ihi na a zọpụtara anyị n’olileanya a;+ ma olileanya nke a na-ahụ anya abụghị olileanya, n’ihi na mgbe mmadụ hụrụ ihe anya, ọ̀ na-enwe olileanya maka ya?
18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+