Ndị Hibru 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ihe abụọ a Chineke mere* anaghị agbanwe agbanwe, Chineke emekataghịkwa ghaa ụgha.+ Ihe ndị a na-eme ka obi sie anyịnwa ndị gbabara n’ime ya ike, ka anyị wee ghara ịkwụsị inwe olileanya anyị nwere. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:18 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2023, p. 2
18 Ihe abụọ a Chineke mere* anaghị agbanwe agbanwe, Chineke emekataghịkwa ghaa ụgha.+ Ihe ndị a na-eme ka obi sie anyịnwa ndị gbabara n’ime ya ike, ka anyị wee ghara ịkwụsị inwe olileanya anyị nwere.