Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ 1 Samuel 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+ Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+
2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+