1 Samuel 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+ Ndị Rom 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na onyinye Chineke na-enye na òkù ọ kpọrọ abụghị ihe ọ ga-akwara ụta.+
29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+