Abụ Ọma 89:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ dị otu ihe m ṅụrụ n’iyi n’ịdị nsọ m,+M gaghị aghara Devid ụgha.+ Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+ Ndị Hibru 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+
2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+
18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+