Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+ Emọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova aṅụwo iyi n’ịdị nsọ ya,+ sị, ‘“Lee! Ụbọchị na-abịakwasị unu. Ọ ga-ejikwa nko nke onye na-egbu anụ kolie unu elu, jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.+ Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,
4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+
2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova aṅụwo iyi n’ịdị nsọ ya,+ sị, ‘“Lee! Ụbọchị na-abịakwasị unu. Ọ ga-ejikwa nko nke onye na-egbu anụ kolie unu elu, jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.+
17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,