Habakọk 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O jiriwo nko azụ̀ dọpụta ha niile;+ ọ na-eji ụgbụ ya adọkpụrụ ha, ọ na-achịkọtakwa ha n’ụgbụ o ji akụ azụ̀.+ Ọ bụ ya mere o ji na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ.+
15 O jiriwo nko azụ̀ dọpụta ha niile;+ ọ na-eji ụgbụ ya adọkpụrụ ha, ọ na-achịkọtakwa ha n’ụgbụ o ji akụ azụ̀.+ Ọ bụ ya mere o ji na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ.+