Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+ Maịka 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+
9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+
2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+