Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+ Ilu 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ụkwụ ha na-agbaga naanị n’ihe ọjọọ,+ ọ na-adịkwa ha ngwa ngwa ịwụfu ọbara.+ Aịzaya 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+ Ndị Rom 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ụkwụ ha dị ngwa ịwụfu ọbara.”+
11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+
7 Ụkwụ ha na-agbaba naanị n’ihe ọjọọ,+ ha na-emekwa ngwa ngwa ịwụfu ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.+ Echiche ha bụ echiche ọjọọ.+ Ibukọrọ ihe mmadụ na itikpọ ihe mmadụ dịkwa n’okporo ụzọ ha.+