Abụ Ọma 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ. Abụ Ọma 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+ Aịzaya 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+ Ndị Rom 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ dịghị onye ezi omume dịnụ, ọbụnadị otu onye;+
12 Jehova, biko, zọpụta m,+ n’ihi na onye na-eguzosi ike n’ihe anọkwaghị;+N’ihi na e nwekwaghị ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’etiti ụmụ mmadụ.
14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+
57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+