16 Lee ka unu si bụrụ ndị rụrụ arụ! È kwesịrị ile ọkpụite anya dị ka e si ele ụrọ anya?+ N’ihi na ihe a rụrụ arụ ò kwesịrị ikwu banyere onye rụrụ ya, sị: “Ọ bụghị ya rụrụ m”?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ na-ekwu banyere onye kpụrụ ya, sị: “O nweghị nghọta”?+