Abụ Ọma 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha niile esiwo n’ụzọ pụọ,+ ha niile rụrụ arụ;+Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma,+Ọbụnadị otu onye.+ Ndị Rom 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ dịghị onye ezi omume dịnụ, ọbụnadị otu onye;+