Ekliziastis 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Lee! Naanị nke a ka m chọpụtara, na ụmụ mmadụ ziri ezi+ mgbe ezi Chineke kere ha, ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ.”+
29 Lee! Naanị nke a ka m chọpụtara, na ụmụ mmadụ ziri ezi+ mgbe ezi Chineke kere ha, ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ.”+