Job 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ dịghị onye sịrị, ‘Olee ebe Chineke, bụ́ Onye Ukwu nke kere+ m, nọ,Onye na-eme ka e nwee abụ olu ụtọ n’abalị?’+ Abụ Ọma 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Jehova si n’eluigwe ledata anya lee ụmụ mmadụ,+Iji hụ ma ọ̀ dị onye nwere nghọta, onye na-achọ Jehova.+ Jeremaya 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ, bụ́ Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+ Onye duuru anyị gafere ala ịkpa, gafere mbara ọzara+ na olulu, gafere ala mmiri na-adịghị+ na ala oké ọchịchịrị,+ gafere ala mmadụ na-agafetụbeghị, nke mmadụ na-ebitụbeghị?’
10 Ma ọ dịghị onye sịrị, ‘Olee ebe Chineke, bụ́ Onye Ukwu nke kere+ m, nọ,Onye na-eme ka e nwee abụ olu ụtọ n’abalị?’+
2 Ma Jehova si n’eluigwe ledata anya lee ụmụ mmadụ,+Iji hụ ma ọ̀ dị onye nwere nghọta, onye na-achọ Jehova.+
6 Ha asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ, bụ́ Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+ Onye duuru anyị gafere ala ịkpa, gafere mbara ọzara+ na olulu, gafere ala mmiri na-adịghị+ na ala oké ọchịchịrị,+ gafere ala mmadụ na-agafetụbeghị, nke mmadụ na-ebitụbeghị?’