Jenesis 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee gbadaa ka ọ hụ obodo ahụ na ụlọ elu ahụ ụmụ mmadụ wuru.+ Abụ Ọma 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova si n’eluigwe na-ele anya,+Ọ na-ahụ ụmụ mmadụ niile.+ Abụ Ọma 102:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na o siwo n’ebe nsọ ya dị elu ledata anya,+Jehova esiwo n’eluigwe lee anya n’ụwa,+