15 Si n’ebe obibi gị dị nsọ,+ bụ́ eluigwe, ledata anya, gọzie ndị gị bụ́ Izrel,+ gọziekwa ala i nyere anyị, dị nnọọ ka ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’+
9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+