1 Samuel 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.
13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.