Ilu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ndị mmehie ka ọdachi na-achụgharị,+ ma, ọ bụ ndị ezi omume ka a na-eji ihe ọma akwụ ụgwọ.+ Ekliziastis 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+ Jeremaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+
17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+
4 Mụ onwe m sịrị: “N’ezie, ha bụ ndị dị ala. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha elegharawo ụzọ Jehova anya, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+