1 Samuel 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe nke ahụ gasịrị, ihe dị ka ụbọchị iri gafere, Jehova tiri Nebal ihe,+ o wee nwụọ. Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ilu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+